EBOOK

Amba Na Umu Okuko Ya

Ada Onwukeme
(0)

About

Nne Okuko aha ya bu Amba n'umu okuko ya. O nwere nsogbu ichota ebe o ga-eyi akwa ya. Ihe di egwu kpara ma wete ebe kacha nma o ga-eyi akwa ya. Mgbe o kpuchara umu okuko ya, kuziri ha otu esi akpa agwa n'otu esi ebi ndu. Otu n'ime umu okuko ya ekwenyeghi n'ihe okwuru nke kpatara nurupu isi. Ntu, nwa okuko nke a na-ekwu banyere ya, mutara ihe n'uzo siri ike.

Related Subjects

Artists